(10)
O buru na ntoala mebiri emebi
Gini ka onye ezi omume ga-eme?
Anyi aga-achikota aka anyi onu ma na-elele?
Mba, anyị ga-ebilie ma merie ihe ịma aka ahụ
Anyi kwesir ikpo ajo ihe ihe, ajo ihe
Ma guzokwa n'eziokwu
Ma jukwa i sonyere ndi ajo ihe ha na-ewi ewi
Ka anyi ju ajo akparamagwa
Ma kwado ikpe ziri ezi
Ka ikpe ziri ezi wee merie
====================================
(2a)
(i) Nganiihu bu irighiri okwu maobu mkpuruudaasusu nke nwere ikike ino n'ihu isingwaa.
Omumaatu: m+gbe = mgbe
(ii) Nnoneetiti bu mkpuruudaasusu maobu mkpuruasusu na-ano n'etiti isingwaa abuo.
Omumaatu: Edemede
(2b)
(i) Oke (male) = óké
(ii) Oke (boundary) = ókè
(iii) Oke (rat) = òké
(iv) Oke = òkè
========================================
(6a)
Uche bu Abia
(6b)
(a) o do nso ero aka
(b) ahu gi na-akwo muru muru
(c) o bu gi ka uwa ji aba uzo
(6c)
(a) Ezi nwaanyi maara obi di ya
(b) Ezi nwaanyi na agba mbo
=======================================
(8a)
(i) Nne na-esi nri na ezinaulo
(ii) Nne na-aga oru ugbo
(iii) Nne na-enyerea nna aka izu umuaka na'ezinaulo
(iv) Nne na-aga ahia
(v) nne na-enyekwa umuaka ha ndamodu kwesiri ekwesi
(8b)
(i) Ndi otu ogbo na-enye aka na imepe obodo
(ii) Ndi otu ogbo na-enyerita onwe ha aka na ha nwee mkpa
(iii) Ndi otu ogbo na-enye aka na ihazi ihe n'ebe onye otu ogbo ibe ha na-eme ihe.
(8c)
(i) E ji nzu agba afa
(ii) E ji nzu ago mmuo
Answers loading....
How do I get 2024 neco igbo answersBEFORE THE EXAM?. You can get 2024/2024 Exam answers directly from examplaza.com, visit
HERE NOW
Name: examplaza.com
Founded: 2010 (14 years)
Founder: Mr. Onuwa
Headquarters: Borno, Nigeria
Official Website: https://examplaza.com/
Official Contact: +2348108515604
Tags: