2024 NECO IGBO: 2024 NECO IGBO ANSWERS (3374)

To get 2024 WAEC GCE Second Series (November) Answers midnight before the exam, WhatsApp this

2024 NECO IGBO ANSWERS Password/Pin/Code: 3374.





IGBO-Objective

1CACCAABECA

11CEEBDECBDC

21ACDECBBCCB

31DBBDEACAEE

41CAAADEABCB

51ACCBDBEBBA


Completed

=================




(7)

Kedụ ụdị ụwa anyị nọ na ya ihe a?

Ebe ịhụnanya na nlekọta anya adịghị

Nwee ya karịsịa ma nwekwaa ya oge niile

Enwena ihe niile mana nwee ihe abụọ a

Ihe niile ndị ọzọ ga-adiri gị


Ndị okenye, ụmụ okorobịa na agbọghọbia na ụmụaka

Ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị na mmadụ niile

Ọgaranya, ogbenye na ndi ọrịa

Ndị ọcha, ndị ojii na agbụrụ niile

Ịhụnanya na nlekọta bụ ihe ha niile chọrọ


====================


 (1B)


EDEMEDE MAKA ETU ESI EMEPỤTA MMANỤ NRI 


Mmanụ nri bu oke ngọzi nyere ndị Igbo. Oge ndị ọchịchị ndị Isi ọcha bịara ala Igbo, ọ bụ ya bu ihe ndị mmadụ ji baa ọgaranya ma nwee Nnukwu ego. Mmadụ nri na arụ ọtụtụ ihe. E ji ya esi nri osikapa, e ji ya esi ofe, eji ya eme Polish, e ji ya eme ncha na ihe ndị ọzọ. Ọ bu eziokwu na mba ọzọ na eme mmanụ ma mmanụ ndị Igbo bu opuru iche ma burukwa ndi ọma ya. Mmanụ nri bu na osisi akwụ ka esi enweta ya. Enwere ndi ana akpọ akwụ Ojukwu, akwụ ozukwu na akwụ ọcha. Ojukwu dị oké mkpa nyere ndị omenala ma ndị na ago arụsi. Ojukwu na-agba mmanụ nke ukwuu.


Enwere Usoro e ji emepụta mmanụ nri dị iche iche. Nke mbụ bu site na ịga na ọhịa ebe odi gbutue ya. Oge egutere ya bu akwụ, aga ewere ya laa na ụlọ ma weputa mkpụrụ ya nke na acha ọbara ọbara ma ọbu ọla edo. Mgbe nkea gachara, aga esi ya na ọkụ ganye na oyee nke ọma. Emecha nkea, a ga ewere ya gaa na ụlọ ana azụ akwụ ma suo ya na nke ndị bekee kpọrọ Engine. Nke ka ibe ya bu na aga ahoputa mmanụ, aki, avuvu na ihe ndị ọzọ tuputu esibe nke bu mmanụ. Ọ bu nkea ahụ esiputara ka ana akpọ mmanụ. Mgbe nkea gasịrị, a ga agbanye ya na iko ma burukwa ya gaa ahịa maka orire ya. 


Enwere ụzọ ọzọ esi eme mmanụ nri. Nkea bu nke ndi Obodo Enugu na eme oge nile. Ọ bụghị mmadụ nile nwere ego e ji aga na Engine ma ọbu ego eji akwụ ụgwọ ụgbọ ala ga ebu ngwo ngwo e ji asụ akwụ gaa na ụlọ akwụ. Ha na anọ na ụlọ ha mepụta mmanụ nri. Na ezie, ekwugo na mmanụ ha na adi mma ma na anokwa ọdụ. Odịghị ararụ ụla ma ọbu mebie ọsịsọ. 


Ihe mbụ bu igbute ya bu akwụ na ọhịa ma kachasịa ya. Nke a ga enyere aka inweta mkpụrụ akwụ. Emesia nkea a, aga esi ya ka oghee nke ọma tupu agụ pụta ya na ite. Ndị obodo Enugu na egbu nnukwu olulu ebe ana azo akwụ. Ha na eburu ya bu akwụ esiri esi wunye na ime olulu ma werekwa ụkwụ abụọ zọọ ya nke ọma. Nkea ga eme ka anụ, mkpụrụ aki na abụba akwụ gaa iche iche. Ha ga ewere abụba akwụ ahụ sinye na ite ma mekwaa ka ọkụ chaa ya nke ukwuu. Nkea ga-eme ka mmanụ pụta. Ha na apụta mmanụ na ime abụba akwụ ezigoro  ofụma. 


Mmanụ nri nwere ụzọ dị ichè ichè esi eme ya Kama, ọ dị be ndị dibara ya. Ka ọ dị.



=====================


(3)

(i)ákwá - cry


(ii) Ákwà. - cloth


(iii) àkwà - bed


(iv) àkwá - egg


(v) a(-)zu(/) - back

====================================


(9a)

Paireeti

blaak bareti


(9b)

Nso ano na-asoro oji


(i) Nwaanyi anaghi ari elu oji maobu ghotuo ya

(ii) A naghi ezu ohi oji

(iii) A naghi ago oji ebe mmadu nwuru.

(iv) nwata anaghi ago oji ebe okenye no

====================================


(11a)

(i) aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu

(ii) Agbisi gbaa otule, o muru ako

(iii) isi kote ebu, o gbaa ya

(iv) ego bu mma di nko

(v) o bu otu aka ha nwannyi ka o na-atu kwasi di ya


(11b)

Aka aja aja na-ebute onu mmanu mmanu putara Onye ruo, o rie.

====================================


(4a)

Na n' oru dika Isingwa

Na n' oru dika Njiko

Na n' oru dika Nyemakangwa

Na n' oru dika mbuuzo


(4b)

TABULATE

= Oru Na =

(i) Na dika Isingwa

(ii) Na dika Njiko

(iii) Na dika Nyemakangwa

(iv) Dika mbuuzo


= Ahiriokwu =

(i) Nara ya ego Shu

(ii) Obi na ada

(iii) Ayi na-abia taa

(iv) n' elu Ulo ya

====================================


(5a)

Ahiriokwu by mpkuru Ole maobu Ole jekotura onu need Aha Ome, Ihe emere na Ngwa ma nwe nghota Zuru Oke.


(5b)

Ahirinha - Obi biara ma O hughi ayi

Ahuriukwa - Ha biara mgbe Mmiri na' Expo

Ahirinju - O righi nri

- Ahirimfe - Uche bu nwa m

====================================


(10a)

I Ebere bu azu na mmiri

II Nwannyi ahu bu usu

III) Ekene bu mbe

Iv) Nwafo bu ezi

V Adaku bu edi

VI Nwata ahu bu aturu


(10b)

Ebere maara egwu mmiri nke oma.


Nwanyi ahu joro njo nke ukwu


Ekene na-agho aghugho nke ukwu


Nwafor na- eru ezigbo inyi. On naghi adi ocha.


Adaku na-arahu oke ura


Nwata ahu na-ezuzu ezuzu. dgz



Welcome to official 2024 Igbo NECO answer page. We provide 2024 Igbo NECO Questions and Answers on Essay, Theory, OBJ midnight before the exam, this is verified & correct NECO Igbo Language Expo. NECO Igbo Questions and Answers 2024. NECO Igbo Language Expo for Theory & Objective (OBJ) PDF: verified & correct expo Solved Solutions, 2024 NECO IGBO ANSWERS. 2024 NECO EXAM Igbo Questions and Answers

examplaza.com answers

Welcome to official 2024 Igbo NECO answer page. We provide 2024 Igbo NECO Questions and Answers on Essay, Theory, OBJ midnight before the exam, this is verified & correct NECO Igbo Language Expo

Name: examplaza.com

Founded: 2010 (14 years)

Founder: Mr. Onuwa

Headquarters: Borno, Nigeria

Official Website: https://examplaza.com/

Official Contact: +2348108515604


Chat us on WhatsApp now …. 2025 WAEC Subscription is on. 5K if you pay today or tomorrow... Subscribe now.. daily subscription should be done at least a day before exam... Full WhatsApp Group Subscribers get the answers much earlier before other people


Beware of Scammers.... Please always use 08106996452 for all your transactions to avoid being scammed.
NOTE: Any answer that does not have badge can be chnaged, removed or updated anytime. The badge means that the answers have been verified 100% (if used exactly, you're to get nothing but A1) while without the badge means that the answer is still under verification. If you're not in a hurry, please wait for answer to be verified before you copy.
Click on the drop down links to view answer under them.
Good Luck... Invite family and friends to examplaza.com... We are the best and we post, others copy from us.